1 Ihe E Mere 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehọshafat amụọ Jehoram,+ Jehoram amụọ Ehazaya,+ Ehazaya amụọ Jehoash,+ 2 Ihe E Mere 21:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha wee gbagote na Juda wee waba n’ime ya ma kwakọrọ akụ̀ niile dị n’ụlọ eze,+ dọrọkwa ụmụ ya ndị ikom na ndị nwunye ya n’agha,+ ọ dịghị nwa nwoke ọ bụla a hapụụrụ ya ma e wezụga Jehoahaz,+ bụ́ ọdụdụ nwa ya.
17 Ha wee gbagote na Juda wee waba n’ime ya ma kwakọrọ akụ̀ niile dị n’ụlọ eze,+ dọrọkwa ụmụ ya ndị ikom na ndị nwunye ya n’agha,+ ọ dịghị nwa nwoke ọ bụla a hapụụrụ ya ma e wezụga Jehoahaz,+ bụ́ ọdụdụ nwa ya.