1 Ndị Eze 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee sị: “Ọ bụrụ na ha bịara maka udo, jidenụ ha ná ndụ; ya abụrụkwanụ na ha bịara maka agha, ọ bụ ná ndụ ka unu ga-ejide ha.”+
18 O wee sị: “Ọ bụrụ na ha bịara maka udo, jidenụ ha ná ndụ; ya abụrụkwanụ na ha bịara maka agha, ọ bụ ná ndụ ka unu ga-ejide ha.”+