11 Enyewokwa m iwu na onye ọ bụla nke mebiri+ iwu a, a ga-ewepụta otu osisi+ n’ụlọ ya wee kwụwa+ ya n’elu ya, ụlọ ya ga-aghọkwa ebe ọha na-eje mposi n’ihi ya.+
5 Eze wee gwa ndị Kaldia, sị: “M na-eti iwu, sị: Ọ bụrụ na unu akọghịrị m nrọ ahụ, kọọkwara m isi ya, a ga-abọkasị+ unu, a ga-emekwa ka ụlọ unu ghọọ ebe ọha mmadụ ga na-aga mposi.+