Emọs 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘“N’ihi nnupụisi atọ nke Damaskọs nupụrụ+ nakwa n’ihi nnupụisi anọ o nupụrụ, m gaghị eme ka ọ laghachi azụ, n’ihi nticha ha ji ọbụna ígwè e ji etichapụta mkpụrụ tichaa Gilied.+
3 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘“N’ihi nnupụisi atọ nke Damaskọs nupụrụ+ nakwa n’ihi nnupụisi anọ o nupụrụ, m gaghị eme ka ọ laghachi azụ, n’ihi nticha ha ji ọbụna ígwè e ji etichapụta mkpụrụ tichaa Gilied.+