1 Ndị Eze 14:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ihe ndị ọzọ metụtara Rehoboam na ihe niile o mere, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda? 2 Ndị Eze 12:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Jehoash na ihe niile o mere, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Juda? 2 Ndị Eze 20:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Hezekaya na ike niile ọ kpara na otú o si rụọ ọdọ mmiri+ ma waa okpo mmiri+ wee mee ka mmiri bata n’obodo, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Juda?
29 Ihe ndị ọzọ metụtara Rehoboam na ihe niile o mere, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda?
19 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Jehoash na ihe niile o mere, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Juda?
20 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Hezekaya na ike niile ọ kpara na otú o si rụọ ọdọ mmiri+ ma waa okpo mmiri+ wee mee ka mmiri bata n’obodo, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Juda?