1 Samuel 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 sị ya: “Lee! Gị onwe gị emewo agadi, ma ụmụ gị adịghị eje ije n’ụzọ i jere. Họpụtara anyị eze+ ga na-ekpe anyị ikpe dị ka mba niile ọzọ.” 1 Ndị Eze 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nye ohu gị obi na-erube isi iji kpee ndị gị ikpe,+ iji mata ihe dị iche n’ihe ọma na ihe ọjọọ;+ n’ihi na ònye pụrụ ikpe ndị gị nke a na-enye nsogbu+ ikpe?”+ Abụ Ọma 72:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 72 Chineke, biko, mee ka eze mara mkpebi ikpe gị,+Meekwa ka nwa eze mara ezi omume gị.+
5 sị ya: “Lee! Gị onwe gị emewo agadi, ma ụmụ gị adịghị eje ije n’ụzọ i jere. Họpụtara anyị eze+ ga na-ekpe anyị ikpe dị ka mba niile ọzọ.”
9 Nye ohu gị obi na-erube isi iji kpee ndị gị ikpe,+ iji mata ihe dị iche n’ihe ọma na ihe ọjọọ;+ n’ihi na ònye pụrụ ikpe ndị gị nke a na-enye nsogbu+ ikpe?”+