2 Ndị Eze 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ na-esokwa mmehie Jeroboam+ nwa Nibat ji mee ka Izrel mehie.+ Ọ hapụghị ya. 2 Ndị Eze 14:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova. Ọ hapụghị mmehie niile nke Jeroboam nwa Nibat ji mee ka Izrel mehie.+
2 O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ na-esokwa mmehie Jeroboam+ nwa Nibat ji mee ka Izrel mehie.+ Ọ hapụghị ya.
24 O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova. Ọ hapụghị mmehie niile nke Jeroboam nwa Nibat ji mee ka Izrel mehie.+