1 Ndị Eze 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ihe ndị ọzọ metụtara Jeroboam, otú o si buo agha+ na otú o si chịa, e dere ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel. 1 Ndị Kọrịnt 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe ndị a nọ na-adakwasị ha dị ka ihe atụ, e dekwara ha ede ka ha bụụrụ anyị ihe ịdọ aka ná ntị,+ anyị ndị ọgwụgwụ nke usoro ihe ndị a+ bịakwasịworo.
19 Ihe ndị ọzọ metụtara Jeroboam, otú o si buo agha+ na otú o si chịa, e dere ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel.
11 Ihe ndị a nọ na-adakwasị ha dị ka ihe atụ, e dekwara ha ede ka ha bụụrụ anyị ihe ịdọ aka ná ntị,+ anyị ndị ọgwụgwụ nke usoro ihe ndị a+ bịakwasịworo.