2 Ihe E Mere 28:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova bụ́ Chineke ya wee nyefee ya n’aka+ eze Siria.+ Ha wee merie ya ma dọrọ ọtụtụ n’ime ndị ya n’agha ma kpụta ha Damaskọs.+ O nyefekwara ya n’aka eze Izrel,+ o wee sụọ ya akwụ.
5 Jehova bụ́ Chineke ya wee nyefee ya n’aka+ eze Siria.+ Ha wee merie ya ma dọrọ ọtụtụ n’ime ndị ya n’agha ma kpụta ha Damaskọs.+ O nyefekwara ya n’aka eze Izrel,+ o wee sụọ ya akwụ.