1 Ihe E Mere 9:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ọ bụ ndị a bụ ndị isi nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị dị ka usoro ọmụmụ ha si dị. Ọ bụ ha bụ ndị biri na Jeruselem.+ 1 Ihe E Mere 24:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ha onwe ha wee fee nza+ kpọmkwem dị ka ụmụnne ha bụ́ ụmụ Erọn mere n’ihu Devid bụ́ eze nakwa n’ihu Zedọk na Ahimelek na ndị isi ọnụmara ndị nchụàjà na ndị Livaị. Ma ọnụmara+ nke onye bụ́ onyeisi na ọnụmara nke nwanne ya nke nta hà.
34 Ọ bụ ndị a bụ ndị isi nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị dị ka usoro ọmụmụ ha si dị. Ọ bụ ha bụ ndị biri na Jeruselem.+
31 Ha onwe ha wee fee nza+ kpọmkwem dị ka ụmụnne ha bụ́ ụmụ Erọn mere n’ihu Devid bụ́ eze nakwa n’ihu Zedọk na Ahimelek na ndị isi ọnụmara ndị nchụàjà na ndị Livaị. Ma ọnụmara+ nke onye bụ́ onyeisi na ọnụmara nke nwanne ya nke nta hà.