Ọpụpụ 37:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee tinye okporo osisi ndị ahụ n’oghere ihe ahụ yiri mgbaaka ndị dị n’akụkụ Igbe ahụ, ka e jiri ha na-ebu Igbe ahụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha ga-ewere ihe mkpuchi e ji akpụkpọ anụ sil+ mee kpuchie ya, werekwa ibé ákwà na-acha anụnụ anụnụ sachie ya ma tinye okporo osisi ya.+ 2 Ihe E Mere 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma okporo osisi ndị ahụ dị ogologo, nke mere na a na-anọ n’Ebe Nsọ, n’ihu ọnụ ụlọ dị n’ime ime, ahụ ọnụ ọnụ okporo osisi ndị ahụ anya, ma a naghị anọ n’èzí ahụ ha anya, ha dị n’ebe ahụ ruo taa.+
5 O wee tinye okporo osisi ndị ahụ n’oghere ihe ahụ yiri mgbaaka ndị dị n’akụkụ Igbe ahụ, ka e jiri ha na-ebu Igbe ahụ.+
6 Ha ga-ewere ihe mkpuchi e ji akpụkpọ anụ sil+ mee kpuchie ya, werekwa ibé ákwà na-acha anụnụ anụnụ sachie ya ma tinye okporo osisi ya.+
9 Ma okporo osisi ndị ahụ dị ogologo, nke mere na a na-anọ n’Ebe Nsọ, n’ihu ọnụ ụlọ dị n’ime ime, ahụ ọnụ ọnụ okporo osisi ndị ahụ anya, ma a naghị anọ n’èzí ahụ ha anya, ha dị n’ebe ahụ ruo taa.+