1 Ihe E Mere 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Esaf+ bụ onyeisi ha, Zekaraya bụ onye na-esote ya, tinyere Jeayel na Shemiramọt na Jehayel na Matitaya na Elayab na Benaya na Obed-idọm na Jeayel,+ maka ịkpọ une na ụbọ akwara,+ nakwa Esaf+ maka itisi ájà ike,+
5 Esaf+ bụ onyeisi ha, Zekaraya bụ onye na-esote ya, tinyere Jeayel na Shemiramọt na Jehayel na Matitaya na Elayab na Benaya na Obed-idọm na Jeayel,+ maka ịkpọ une na ụbọ akwara,+ nakwa Esaf+ maka itisi ájà ike,+