Ọpụpụ 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Miriam onye amụma nwaanyị, nwanne Erọn,+ wee were obere ịgbà;+ ndị inyom niile wee soro ya na-apụ, jiri obere ịgbà na-agba egwú.+ Abụ Ọma 30:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ị gbanwewo iru uju m ka ọ bụrụ ịgba egwú;+Ị tọpụwo ákwà iru uju m kere, i kewo m ọṅụ n’úkwù,+
20 Miriam onye amụma nwaanyị, nwanne Erọn,+ wee were obere ịgbà;+ ndị inyom niile wee soro ya na-apụ, jiri obere ịgbà na-agba egwú.+