2 Samuel 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee ruo na mgbe e bubatara igbe Jehova n’Obodo Devid, Maịkal,+ nwa Sọl, si na windo leda anya wee hụ Eze Devid ka ọ na-awụli elu na-etegharị egwú n’ihu Jehova; o wee leda ya anya+ n’obi ya.+ Ilu 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye na-enweghị uche eledawo mmadụ ibe ya anya,+ ma, ọ bụ onye nghọta ya dị ukwuu na-agbachi nkịtị.+
16 O wee ruo na mgbe e bubatara igbe Jehova n’Obodo Devid, Maịkal,+ nwa Sọl, si na windo leda anya wee hụ Eze Devid ka ọ na-awụli elu na-etegharị egwú n’ihu Jehova; o wee leda ya anya+ n’obi ya.+
12 Onye na-enweghị uche eledawo mmadụ ibe ya anya,+ ma, ọ bụ onye nghọta ya dị ukwuu na-agbachi nkịtị.+