2 Ihe E Mere 31:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Kore nwa Imna, onye Livaị, bụ onye nche ọnụ ụzọ ámá+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ,+ nke na-ahụ maka onyinye afọ ofufo+ ndị e nyere ezi Chineke, ikesa onyinye e nyere Jehova+ na ihe ndị kasị nsọ.+
14 Kore nwa Imna, onye Livaị, bụ onye nche ọnụ ụzọ ámá+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ,+ nke na-ahụ maka onyinye afọ ofufo+ ndị e nyere ezi Chineke, ikesa onyinye e nyere Jehova+ na ihe ndị kasị nsọ.+