Abụ Ọma 67:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka e wee mara ụzọ gị n’ụwa,+Marakwa nzọpụta gị n’etiti mba niile.+ Ọrụ Ndịozi 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma Pita biliri ọtọ, ya na ndịozi iri na otu+ ahụ, o welikwara olu ya ma gwa ha, sị: “Ndị Judia na unu niile ndị bi na Jeruselem,+ maranụ nke a, ṅaakwanụ ntị n’ihe m na-ekwu.
14 Ma Pita biliri ọtọ, ya na ndịozi iri na otu+ ahụ, o welikwara olu ya ma gwa ha, sị: “Ndị Judia na unu niile ndị bi na Jeruselem,+ maranụ nke a, ṅaakwanụ ntị n’ihe m na-ekwu.