Abụ Ọma 106:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ònye pụrụ ịkọ oké ọrụ dị iche iche Jehova na-arụ,+Ma ọ bụ mee ka a nụ otuto ya dum?+ Abụ Ọma 111:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O mewo ihe a ga-eji na-echeta ọrụ ya dị ebube.+ ח [Het]Jehova na-eme amara, na-emekwa ebere.+