Ọpụpụ 40:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “N’abalị mbụ n’ọnwa,+ n’ọnwa mbụ, ị ga-ewu ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute.+ 2 Samuel 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha wee bubata igbe Jehova ma dọba ya n’ebe ọ ga na-adị n’ụlọikwuu nke Devid mara maka ya;+ e mesịa, Devid chụrụ àjà nsure ọkụ+ na àjà udo+ n’ihu Jehova.
17 Ha wee bubata igbe Jehova ma dọba ya n’ebe ọ ga na-adị n’ụlọikwuu nke Devid mara maka ya;+ e mesịa, Devid chụrụ àjà nsure ọkụ+ na àjà udo+ n’ihu Jehova.