2 Samuel 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ọbụna malite n’ụbọchị m mere ka ndị ikpe+ bụrụ ndị isi nke ndị m Izrel; m ga-emekwa ka i zuoro ndị iro gị niile ike.+ “‘“Jehova agwawokwa gị na Jehova ga-ewuru gị ụlọ.+ Abụ Ọma 127:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 127 Ọ bụrụ na Jehova ewughị ụlọ,+Ọ bụ n’efu ka ndị na-ewu ya na-arụsi ọrụ ike na ya.+Ọ bụrụ na Jehova echeghị obodo,+Ọ bụ n’efu ka onye nche na-amụ anya.+
11 ọbụna malite n’ụbọchị m mere ka ndị ikpe+ bụrụ ndị isi nke ndị m Izrel; m ga-emekwa ka i zuoro ndị iro gị niile ike.+ “‘“Jehova agwawokwa gị na Jehova ga-ewuru gị ụlọ.+
127 Ọ bụrụ na Jehova ewughị ụlọ,+Ọ bụ n’efu ka ndị na-ewu ya na-arụsi ọrụ ike na ya.+Ọ bụrụ na Jehova echeghị obodo,+Ọ bụ n’efu ka onye nche na-amụ anya.+