1 Ndị Eze 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Devid wee soro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’Obodo Devid.+ Ọrụ Ndịozi 2:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ụmụnna m, o ziri ezi iji nkwuwa okwu gwa unu okwu banyere onyeisi ezinụlọ bụ́ Devid, na ọ nwụrụ,+ e liekwa ya, ili ya dịkwa n’etiti anyị ruo taa.
29 “Ụmụnna m, o ziri ezi iji nkwuwa okwu gwa unu okwu banyere onyeisi ezinụlọ bụ́ Devid, na ọ nwụrụ,+ e liekwa ya, ili ya dịkwa n’etiti anyị ruo taa.