1 Ndị Eze 8:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova wee mezuo ihe o kwuru+ na m ga-anọchi Devid nna m, nọkwasịkwa n’ocheeze Izrel,+ dị nnọọ ka Jehova kwuru, nakwa na m ga-ewuru aha Jehova bụ́ Chineke Izrel ụlọ,+ Abụ Ọma 132:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova aṅụworo Devid iyi,+N’ezie, ọ gaghị ahapụ imezu ya:+“M ga-eme ka mkpụrụ nke afọ gị+Nọkwasị n’ocheeze gị.+
20 Jehova wee mezuo ihe o kwuru+ na m ga-anọchi Devid nna m, nọkwasịkwa n’ocheeze Izrel,+ dị nnọọ ka Jehova kwuru, nakwa na m ga-ewuru aha Jehova bụ́ Chineke Izrel ụlọ,+
11 Jehova aṅụworo Devid iyi,+N’ezie, ọ gaghị ahapụ imezu ya:+“M ga-eme ka mkpụrụ nke afọ gị+Nọkwasị n’ocheeze gị.+