2 Samuel 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ụmụ Amọn wee malite ịpụta na ịhazi onwe ha n’usoro iji buo agha n’ọnụ ụzọ ámá, ndị Siria nke Zoba na nke Rihọb,+ tinyere Ishtọb na Meaka, nọkwa naanị ha n’ọhịa.+
8 Ụmụ Amọn wee malite ịpụta na ịhazi onwe ha n’usoro iji buo agha n’ọnụ ụzọ ámá, ndị Siria nke Zoba na nke Rihọb,+ tinyere Ishtọb na Meaka, nọkwa naanị ha n’ọhịa.+