Diuterọnọmi 32:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma ọ́ bụghị na m tụrụ egwu iwe onye iro,+Na ndị na-emegide ha pụrụ ịghọtahie ya,+Na ha pụrụ ịsị: “Aka anyị akawo ike,+Ọ bụghịkwa Jehova mere ihe a dum.”+ 1 Samuel 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye Filistia ahụ wee sị: “Mụ onwe m na-ama ndị agha Izrel aka+ taa. Nyenụ m otu nwoke, ka anyị lụọ ọgụ!”+ 2 Ndị Eze 19:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ònye ka ị kwara emo+ ma kwutọọ?+Ònye ka ị baara mba,+Na-elekwa anya ọjọọ?+Ọ bụ Onye Nsọ Izrel!+
27 Ma ọ́ bụghị na m tụrụ egwu iwe onye iro,+Na ndị na-emegide ha pụrụ ịghọtahie ya,+Na ha pụrụ ịsị: “Aka anyị akawo ike,+Ọ bụghịkwa Jehova mere ihe a dum.”+
10 Onye Filistia ahụ wee sị: “Mụ onwe m na-ama ndị agha Izrel aka+ taa. Nyenụ m otu nwoke, ka anyị lụọ ọgụ!”+