2 Samuel 24:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma Joab sịrị eze: “Ka Jehova bụ́ Chineke gị tụkwasịrị ndị ya otu narị okpukpu n’ole ha dị, ka onyenwe m eze jirikwa anya ya hụ ya. Ma olee ihe mere ihe a ji dị onyenwe m eze mma?”+
3 Ma Joab sịrị eze: “Ka Jehova bụ́ Chineke gị tụkwasịrị ndị ya otu narị okpukpu n’ole ha dị, ka onyenwe m eze jirikwa anya ya hụ ya. Ma olee ihe mere ihe a ji dị onyenwe m eze mma?”+