2 Samuel 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ikpeazụ, eze rụgidere+ Joab na ndị isi ndị agha ime ihe o kwuru. Joab na ndị isi ndị agha wee si n’ihu eze pụọ ịga deba aha ndị Izrel n’akwụkwọ.+
4 N’ikpeazụ, eze rụgidere+ Joab na ndị isi ndị agha ime ihe o kwuru. Joab na ndị isi ndị agha wee si n’ihu eze pụọ ịga deba aha ndị Izrel n’akwụkwọ.+