Ọnụ Ọgụgụ 16:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 E mesịa, Mozis gwara Erọn, sị: “Were ihe ịgụ ọkụ gụta ọkụ n’ebe ịchụàjà ahụ,+ tinyekwa ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ na ya ma gakwuru nzukọ ahụ ọsọ ọsọ kpuchie mmehie ha,+ n’ihi na iwe eweela Jehova.+ Ihe otiti amalitewo!”
46 E mesịa, Mozis gwara Erọn, sị: “Were ihe ịgụ ọkụ gụta ọkụ n’ebe ịchụàjà ahụ,+ tinyekwa ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ na ya ma gakwuru nzukọ ahụ ọsọ ọsọ kpuchie mmehie ha,+ n’ihi na iwe eweela Jehova.+ Ihe otiti amalitewo!”