2 Samuel 24:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Arọna wee jụọ, sị: “Gịnị mere onyenwe m eze ji bịakwute ohu ya?” Devid wee sị: “Ọ bụ ka m zụrụ+ ebe nzọcha mkpụrụ gị iji wuoro Jehova ebe ịchụàjà, ka ihe otiti+ ahụ a na-eti ndị Izrel kwụsị.”
21 Arọna wee jụọ, sị: “Gịnị mere onyenwe m eze ji bịakwute ohu ya?” Devid wee sị: “Ọ bụ ka m zụrụ+ ebe nzọcha mkpụrụ gị iji wuoro Jehova ebe ịchụàjà, ka ihe otiti+ ahụ a na-eti ndị Izrel kwụsị.”