2 Samuel 24:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Otú ọ dị, eze sịrị Arọna: “Ee e, kama aghaghị m ịzụ gị ya azụ;+ agaghịkwa m achụrụ Jehova bụ́ Chineke m àjà nsure ọkụ n’emefughị ihe ọ bụla.”+ Devid wee zụọ+ ebe nzọcha mkpụrụ ahụ na ehi ahụ shekel ọlaọcha iri ise.
24 Otú ọ dị, eze sịrị Arọna: “Ee e, kama aghaghị m ịzụ gị ya azụ;+ agaghịkwa m achụrụ Jehova bụ́ Chineke m àjà nsure ọkụ n’emefughị ihe ọ bụla.”+ Devid wee zụọ+ ebe nzọcha mkpụrụ ahụ na ehi ahụ shekel ọlaọcha iri ise.