2 Samuel 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Egwu Jehova+ wee jide Devid n’ụbọchị ahụ, o wee malite ịsị: “Olee otú igbe Jehova ga-esi bịa n’ebe m bi?”+ Abụ Ọma 119:120 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 120 Ahụ́ na-ama m jijiji n’ihi ụjọ m na-atụ gị;+M na-atụkwa egwu n’ihi mkpebi ikpe gị.+
9 Egwu Jehova+ wee jide Devid n’ụbọchị ahụ, o wee malite ịsị: “Olee otú igbe Jehova ga-esi bịa n’ebe m bi?”+