5 kama ọ bụ ebe Jehova bụ́ Chineke unu ga-ahọrọ n’ebo unu niile ime ka aha ya dịrị na ya, ime ka o biri na ya, ka unu ga-achọ, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka unu ga-abịa.+
3N’ikpeazụ, Sọlọmọn malitere iwu ụlọ Jehova+ na Jeruselem, n’Ugwu Moraya,+ bụ́ ebe Jehova pụtara ìhè n’ihu Devid nna ya,+ n’ebe Devid kwadebere nke dị n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Ọnan+ onye Jibọs.