2 Samuel 24:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E mesịa, Gad bịakwutere Devid n’ụbọchị ahụ wee sị ya: “Bilie, wuoro Jehova ebe ịchụàjà n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Arọna onye Jibọs.”+
18 E mesịa, Gad bịakwutere Devid n’ụbọchị ahụ wee sị ya: “Bilie, wuoro Jehova ebe ịchụàjà n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Arọna onye Jibọs.”+