21 ụmụ ha ndị fọdụrụnụ n’ala ahụ mgbe ha nwụworo bụ́ ndị ụmụ Izrel na-enweghị ike ibibi,+ ruo taa, Sọlọmọn nọ na-amanye ha ka ha na-arụ ọrụ a na-amanye ndị ohu ịrụ.+
17 Sọlọmọn wee gụọ ndị ikom niile bụ́ ndị mbịarambịa bi n’ala Izrel+ ọnụ, dị ka Devid nna ya gụrụ ha;+ ha dị otu narị puku mmadụ na iri puku ise na atọ na narị mmadụ isii.