2 Ihe E Mere 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ụlọ m ga-ewu ga-adị ukwuu,+ n’ihi na Chineke anyị dị ukwuu karịa chi niile ọzọ.+ Abụ Ọma 68:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị eze ga-ewetara gị onyinye+N’ihi ụlọ nsọ gị nke dị na Jeruselem.+