Aịzaya 64:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụlọ nsọ anyị nke mara mma,+ bụ́ ebe nna nna anyị hà nọ too gị,+ aghọọla ihe a gbara ọkụ;+ a lawo ihe niile anyị na-achọsi ike n’iyi.+ Hagaị 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ‘Ònye n’ime unu bụ́ ndị fọdụrụ afọdụ hụrụ ụlọ a n’ebube ya mbụ?+ Oleekwa otú ọ dị unu n’anya ugbu a? N’anya+ unu, ọ́ dịghị ka ihe na-abụghị ihe ọ bụla ma e were ya tụnyere nke ahụ?’
11 Ụlọ nsọ anyị nke mara mma,+ bụ́ ebe nna nna anyị hà nọ too gị,+ aghọọla ihe a gbara ọkụ;+ a lawo ihe niile anyị na-achọsi ike n’iyi.+
3 ‘Ònye n’ime unu bụ́ ndị fọdụrụ afọdụ hụrụ ụlọ a n’ebube ya mbụ?+ Oleekwa otú ọ dị unu n’anya ugbu a? N’anya+ unu, ọ́ dịghị ka ihe na-abụghị ihe ọ bụla ma e were ya tụnyere nke ahụ?’