1 Ihe E Mere 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-eme ka o guzo n’ụlọ m+ nakwa n’alaeze m+ ruo mgbe ebighị ebi. Ocheeze ya+ ga-abụkwa nke na-adịru mgbe ebighị ebi.”’” Abụ Ọma 89:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Mkpụrụ ya ga-anọru mgbe ebighị ebi,+Ocheeze ya ga-adịgidekwa dị ka anyanwụ n’ihu m.+
14 M ga-eme ka o guzo n’ụlọ m+ nakwa n’alaeze m+ ruo mgbe ebighị ebi. Ocheeze ya+ ga-abụkwa nke na-adịru mgbe ebighị ebi.”’”