Levitikọs 19:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ya mere, unu ga-edebe ụkpụrụ m niile na mkpebi ikpe m niile, debenụ ha.+ Abụ m Jehova.’” 1 Ihe E Mere 28:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-eme ka ọbụbụeze+ ya guzosie ike ruo mgbe a na-akaghị aka ma ọ bụrụ na ọ ga-ekpebisi ike idebe ihe m nyere n’iwu+ na mkpebi ikpe+ m, dị ka ọ na-eme taa.’
7 M ga-eme ka ọbụbụeze+ ya guzosie ike ruo mgbe a na-akaghị aka ma ọ bụrụ na ọ ga-ekpebisi ike idebe ihe m nyere n’iwu+ na mkpebi ikpe+ m, dị ka ọ na-eme taa.’