Joshụa 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ̀ kwa m nyere gị iwu?+ Nwee obi ike, dịkwa ike. Amala jijiji, atụkwala ụjọ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị nọnyeere gị ebe ọ bụla ị na-aga.”+ 2 Timoti 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Chineke nyere anyị, ọ bụghị mmụọ nke ụjọ,+ kama nke ike+ na nke ịhụnanya na nke uche zuru okè.+
9 Ọ̀ kwa m nyere gị iwu?+ Nwee obi ike, dịkwa ike. Amala jijiji, atụkwala ụjọ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị nọnyeere gị ebe ọ bụla ị na-aga.”+
7 N’ihi na Chineke nyere anyị, ọ bụghị mmụọ nke ụjọ,+ kama nke ike+ na nke ịhụnanya na nke uche zuru okè.+