2 Ihe E Mere 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Aka wee na-esi Sọlọmọn nwa Devid ike n’ọbụbụeze ya,+ Jehova bụ́ Chineke ya nọnyeere ya+ ma na-eme ka ọ dị nnọọ ukwuu.+ Ndị Rom 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu banyere ihe ndị a? Ọ bụrụ na Chineke nọnyeere anyị, ònye ga-emegide anyị?+
1 Aka wee na-esi Sọlọmọn nwa Devid ike n’ọbụbụeze ya,+ Jehova bụ́ Chineke ya nọnyeere ya+ ma na-eme ka ọ dị nnọọ ukwuu.+