2 Samuel 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee ruo mgbe eze bi n’ụlọ ya,+ mgbe Jehova mekwara ka o zuoro ndị iro niile gbara ya gburugburu ike,+ Ilu 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe Jehova nwere obi ụtọ n’ụzọ mmadụ,+ ọ na-eme ka ya na ọbụna ndị iro ya dị n’udo.+
7 O wee ruo mgbe eze bi n’ụlọ ya,+ mgbe Jehova mekwara ka o zuoro ndị iro niile gbara ya gburugburu ike,+