2 Samuel 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Devid wee bịaruo Bel-perezim,+ Devid wee merie ha n’ebe ahụ. O wee sị: “Jehova akwadawo ndị iro+ m n’ihu m, dị ka ebe mmiri kwadara.” Ọ bụ ya mere o ji kpọọ ebe ahụ Bel-perezim.+ Abụ Ọma 44:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gị onwe gị ji aka gị chụpụ ọbụna mba dị iche iche,+I wee kụọ ha dị ka mkpụrụ ka ha nọchie ha.+I wee merie mba dị iche iche, chụpụkwa ha.+
20 Devid wee bịaruo Bel-perezim,+ Devid wee merie ha n’ebe ahụ. O wee sị: “Jehova akwadawo ndị iro+ m n’ihu m, dị ka ebe mmiri kwadara.” Ọ bụ ya mere o ji kpọọ ebe ahụ Bel-perezim.+
2 Gị onwe gị ji aka gị chụpụ ọbụna mba dị iche iche,+I wee kụọ ha dị ka mkpụrụ ka ha nọchie ha.+I wee merie mba dị iche iche, chụpụkwa ha.+