2 Ihe E Mere 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Egwu wee tụọ Jehọshafat,+ o wee kpebie ịchọ Jehova.+ O wee kwuo ka Juda dum buo ọnụ.+ Daniel 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M wee chee ihu m+ n’ebe Jehova bụ́ ezi Chineke nọ, ka m jiri ekpere+ na arịrịọ na ibu ọnụ na ákwà iru uju na ntụ chọọ ya.+
3 M wee chee ihu m+ n’ebe Jehova bụ́ ezi Chineke nọ, ka m jiri ekpere+ na arịrịọ na ibu ọnụ na ákwà iru uju na ntụ chọọ ya.+