1 Ndị Eze 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Enwewo m ihe ịga nke ọma n’iwuru gị ụlọ nke bụ́ ebe obibi dị elu,+ ebe guzosiri ike,+ ka i biri na ya ruo mgbe a na-akaghị aka.”+ Abụ Ọma 135:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ka e si na Zayọn gọzie Jehova,+Bụ́ onye bi na Jeruselem.+Toonụ Jaa!+
13 Enwewo m ihe ịga nke ọma n’iwuru gị ụlọ nke bụ́ ebe obibi dị elu,+ ebe guzosiri ike,+ ka i biri na ya ruo mgbe a na-akaghị aka.”+