2 Samuel 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma Eze Devid ziri Zedọk+ na Abayata+ bụ́ ndị nchụàjà ozi, sị: “Gwanụ ndị okenye Juda,+ sị, ‘Gịnị mere unu ga-eji bụrụ ndị ikpeazụ ga-eme ka eze lọta n’ụlọ ya, ebe ọ bụ na okwu Izrel dum eruwo eze ntị n’ụlọ ya? 1 Ndị Eze 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya na Joab nwa Zeruya na Abayata+ onye nchụàjà wee na-emekọ ihe, ha wee malite inyere ya aka dị ka ndị na-eso Adọnaịja.+
11 Ma Eze Devid ziri Zedọk+ na Abayata+ bụ́ ndị nchụàjà ozi, sị: “Gwanụ ndị okenye Juda,+ sị, ‘Gịnị mere unu ga-eji bụrụ ndị ikpeazụ ga-eme ka eze lọta n’ụlọ ya, ebe ọ bụ na okwu Izrel dum eruwo eze ntị n’ụlọ ya?
7 Ya na Joab nwa Zeruya na Abayata+ onye nchụàjà wee na-emekọ ihe, ha wee malite inyere ya aka dị ka ndị na-eso Adọnaịja.+