1 Ihe E Mere 24:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha kekwara ha site n’ife nza,+ ma ndị nke mbụ ma ndị nke abụọ, n’ihi na a ghaghị isi n’ụmụ Elieza nakwa n’ụmụ Ịtama nweta ndị isi nke ebe nsọ+ na ndị isi ga na-ejere ezi Chineke ozi.
5 Ha kekwara ha site n’ife nza,+ ma ndị nke mbụ ma ndị nke abụọ, n’ihi na a ghaghị isi n’ụmụ Elieza nakwa n’ụmụ Ịtama nweta ndị isi nke ebe nsọ+ na ndị isi ga na-ejere ezi Chineke ozi.