-
Abụ Ọma 92:1Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
92 Ọ dị mma ikele Jehova ekele+
Na ịbụku aha gị abụ olu ụtọ, gị Onye Kasị Elu;+
-
Jeremaya 33:11Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
11 mkpu ọṅụ na olu ndị na-aṅụrị ọṅụ,+ olu nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ na olu nwaanyị a na-alụ ọhụrụ, olu ndị na-asị: “Toonụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, n’ihi na Jehova dị mma;+ n’ihi na obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi!”’+
“‘Ha ga na-eweta àjà ekele n’ụlọ Jehova,+ n’ihi na m ga-akpọlata ndị ala a a dọọrọ n’agha dị nnọọ ka ọ dị ná mmalite,’+ ka Jehova kwuru.”
-
-
-