2 Samuel 23:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma, ọ bụ Benaya,+ nwa Jehoyada,+ nwa otu nwoke bụ́ dike, onye mere ọtụtụ ihe na Kabzil,+ gburu ụmụ ndị ikom abụọ nke Ariel onye Moab; ọ bụkwa ya gbadara wee gbuo ọdụm+ n’ime olulu mmiri n’ụbọchị snoo na-ada.+ 1 Ndị Eze 2:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Eze wee mee Benaya+ nwa Jehoyada onyeisi ndị agha n’ọnọdụ ya;+ eze mekwara Zedọk onye nchụàjà n’ọnọdụ Abayata.+
20 Ma, ọ bụ Benaya,+ nwa Jehoyada,+ nwa otu nwoke bụ́ dike, onye mere ọtụtụ ihe na Kabzil,+ gburu ụmụ ndị ikom abụọ nke Ariel onye Moab; ọ bụkwa ya gbadara wee gbuo ọdụm+ n’ime olulu mmiri n’ụbọchị snoo na-ada.+
35 Eze wee mee Benaya+ nwa Jehoyada onyeisi ndị agha n’ọnọdụ ya;+ eze mekwara Zedọk onye nchụàjà n’ọnọdụ Abayata.+