Diuterọnọmi 31:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Kpọkọtaranụ m ndị okenye niile nke ebo unu na ndị isi unu,+ ka m kwuo okwu ndị a ná ntị ha, ka eluigwe na ụwa wee bụrụ ndị akaebe m megide ha.+ Joshụa 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 na Jọshụa kpọkọrọ Izrel dum,+ ndị okenye ha, na ndị isi+ ha na ndị ikpe ha na ndị ndú ha, wee sị ha: “Mụ onwe m emewo agadi, akawo m nká.
28 Kpọkọtaranụ m ndị okenye niile nke ebo unu na ndị isi unu,+ ka m kwuo okwu ndị a ná ntị ha, ka eluigwe na ụwa wee bụrụ ndị akaebe m megide ha.+
2 na Jọshụa kpọkọrọ Izrel dum,+ ndị okenye ha, na ndị isi+ ha na ndị ikpe ha na ndị ndú ha, wee sị ha: “Mụ onwe m emewo agadi, akawo m nká.