1 Ihe E Mere 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-eme ka o guzo n’ụlọ m+ nakwa n’alaeze m+ ruo mgbe ebighị ebi. Ocheeze ya+ ga-abụkwa nke na-adịru mgbe ebighị ebi.”’” 2 Ihe E Mere 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Sọlọmọn wee sị Chineke: “Ọ bụ gị gosiri Devid nna m+ obiọma* dị ukwuu, ọ bụkwa gị mere m eze n’ọnọdụ ya.+
14 M ga-eme ka o guzo n’ụlọ m+ nakwa n’alaeze m+ ruo mgbe ebighị ebi. Ocheeze ya+ ga-abụkwa nke na-adịru mgbe ebighị ebi.”’”
8 Sọlọmọn wee sị Chineke: “Ọ bụ gị gosiri Devid nna m+ obiọma* dị ukwuu, ọ bụkwa gị mere m eze n’ọnọdụ ya.+