2 Samuel 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Eze Devid wee bata nọdụ ala n’ihu Jehova wee sị: “Ònye ka m bụ,+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova? Gịnịkwa ka ụlọ m bụ mere i ji meere m ihe a niile?
18 Eze Devid wee bata nọdụ ala n’ihu Jehova wee sị: “Ònye ka m bụ,+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova? Gịnịkwa ka ụlọ m bụ mere i ji meere m ihe a niile?