2 Ihe E Mere 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Eze na ndị niile ahụ nọ na-achụ àjà n’ihu Jehova.+ Ezra 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Maka ịrara ụlọ Chineke a nye, ha wetara otu narị ehi, narị ebule abụọ, narị ụmụ atụrụ anọ, na mkpi iri na abụọ ka ọ bụrụ àjà mmehie maka Izrel dum, dị ka ole ebo Izrel dị.+
17 Maka ịrara ụlọ Chineke a nye, ha wetara otu narị ehi, narị ebule abụọ, narị ụmụ atụrụ anọ, na mkpi iri na abụọ ka ọ bụrụ àjà mmehie maka Izrel dum, dị ka ole ebo Izrel dị.+